Jeremaya 34:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M ga-enyefe Zedekaya bụ́ eze Juda na ndị o mere ndị isi n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ igbu ha* nakwa n’aka ndị agha eze Babịlọn,+ ndị hapụrụ ịlụso ha agha.’+
21 M ga-enyefe Zedekaya bụ́ eze Juda na ndị o mere ndị isi n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ igbu ha* nakwa n’aka ndị agha eze Babịlọn,+ ndị hapụrụ ịlụso ha agha.’+