-
Jeremaya 35:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 bata n’ụlọ Jehova. M kpọbara ha n’ụlọ ụmụ Henan nwa Igdalaya, bụ́ onye nke ezi Chineke, na-anọ eri ihe. Ụlọ a dị n’akụkụ ụlọ ndị isi na-anọ eri ihe, nke dị n’elu ụlọ Measaya nwa Shalọm, bụ́ onye nche ọnụ ụzọ, na-anọ eri ihe.
-