Jeremaya 35:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ha sịrị: “Anyị agaghị aṅụ mmanya, n’ihi na Jehonadab*+ nwa Rikab, bụ́ nna nna anyị, nyere anyị iwu, sị, ‘Unu emekatakwala ṅụọ mmanya, ma unu ma ụmụ unu.
6 Ma ha sịrị: “Anyị agaghị aṅụ mmanya, n’ihi na Jehonadab*+ nwa Rikab, bụ́ nna nna anyị, nyere anyị iwu, sị, ‘Unu emekatakwala ṅụọ mmanya, ma unu ma ụmụ unu.