Jeremaya 35:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma, mgbe Nebukadneza* eze Babịlọn bịara ịlụso obodo a agha,+ anyị sịrị, ‘Bịanụ ka anyị banye Jeruselem ka ndị agha Kaldia na ndị agha Siria ghara ịkpara anyị aka.’ Ugbu a, anyị bizi na Jeruselem.”
11 Ma, mgbe Nebukadneza* eze Babịlọn bịara ịlụso obodo a agha,+ anyị sịrị, ‘Bịanụ ka anyị banye Jeruselem ka ndị agha Kaldia na ndị agha Siria ghara ịkpara anyị aka.’ Ugbu a, anyị bizi na Jeruselem.”