-
Jeremaya 35:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ma, Jeremaya gwara ezinụlọ ndị Rikab, sị: “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘Ebe ọ bụ na unu rubeere Jehonadab, bụ́ nna nna unu, isi, na-edebe iwu niile o nyere unu, na-emekwa nnọọ ihe ọ gwara unu mee,
-