Jeremaya 35:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, sịrị: “Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ Jehonadab* nwa Rikab ga na-ejere m ozi.”’” Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:19 Jeremaya, p. 159-160
19 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, sịrị: “Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ Jehonadab* nwa Rikab ga na-ejere m ozi.”’”