Jeremaya 36:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Were akwụkwọ mpịakọta dee ihe niile m gwara gị na m ga-eme ndị Izrel na ndị Juda+ na mba niile,+ ya bụ, ihe niile m gwara gị malite n’ụbọchị mbụ m gwara gị okwu n’oge Josaya nọ ndụ ruo taa.+
2 “Were akwụkwọ mpịakọta dee ihe niile m gwara gị na m ga-eme ndị Izrel na ndị Juda+ na mba niile,+ ya bụ, ihe niile m gwara gị malite n’ụbọchị mbụ m gwara gị okwu n’oge Josaya nọ ndụ ruo taa.+