-
Jeremaya 36:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ikekwe, Jehova ga-anụ arịrịọ ha ga-arịọ ka o meere ha amara, hanwa ahapụkwa ihe ọjọọ ha na-eme, n’ihi na Jehova kwuru na ọ ga-eji iwe na ọnụma dị egwu mee ha ihe.”
-