10 Barọk gụpụtakwaara mmadụ niile ihe Jeremaya kwuru nke dị n’akwụkwọ mpịakọta ahụ. Ebe ọ nọ gụpụta ya bụ n’ụlọ Jehova, n’ụlọ Gemaraya+ nwa Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ na-anọ eri ihe, n’ogige nke dị ná mgbago, n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá ọhụrụ dị n’ụlọ Jehova.+