Jeremaya 36:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 ọ gara n’ụlọ* eze, n’ụlọ odeakwụkwọ na-anọ eri ihe. Ndị isi niile* nọ ọdụ n’ebe ahụ, ma Elishama+ bụ́ odeakwụkwọ ma Deleya nwa Shemaya ma Elnetan+ nwa Akbọ+ ma Gemaraya nwa Shefan ma Zedekaya nwa Hananaya ma ndị ọzọ niile bụ́ ndị isi.
12 ọ gara n’ụlọ* eze, n’ụlọ odeakwụkwọ na-anọ eri ihe. Ndị isi niile* nọ ọdụ n’ebe ahụ, ma Elishama+ bụ́ odeakwụkwọ ma Deleya nwa Shemaya ma Elnetan+ nwa Akbọ+ ma Gemaraya nwa Shefan ma Zedekaya nwa Hananaya ma ndị ọzọ niile bụ́ ndị isi.