-
Jeremaya 36:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ndị isi ahụ dowere akwụkwọ mpịakọta ahụ n’ụlọ Elishama bụ́ odeakwụkwọ na-anọ eri ihe, gakwuru eze ebe ọ nọ n’ogige dị n’ụlọ ya ma gwa ya ihe niile ha nụrụ.
-