-
Jeremaya 36:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Mgbe ọ bụla Jehudaị gụrụ nkebi atọ ma ọ bụ anọ n’akwụkwọ ahụ, eze ejiri mma odeakwụkwọ chabie ya ma tụba ya n’ọkụ na-enwu n’ite ọkụ ahụ. O megidere ihe a ruo mgbe ọkụ ahụ rechapụrụ akwụkwọ mpịakọta ahụ niile.
-