Jeremaya 36:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Eze gwakwara Jeramiel bụ́ nwa eze na Seraya nwa Azriel na Shelemaya nwa Abdiel ka ha gaa kpụta Barọk bụ́ odeakwụkwọ na Jeremaya onye amụma. Ma Jehova zoro ha.+
26 Eze gwakwara Jeramiel bụ́ nwa eze na Seraya nwa Azriel na Shelemaya nwa Abdiel ka ha gaa kpụta Barọk bụ́ odeakwụkwọ na Jeremaya onye amụma. Ma Jehova zoro ha.+