Jeremaya 36:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 N’ihi ihe a Jehoyakim eze Juda mere, mụnwa bụ́ Jehova ekwuola ihe ga-eme ya. M sịrị, ‘E nweghị nwa ya ọ bụla ga-anọchi ya n’ocheeze Devid.+ Ozu ya ga-atọgbọ n’ala n’ehihie anwụ na-acha, tọgbọrọkwa n’abalị ezigbo oyi na-atụ.+
30 N’ihi ihe a Jehoyakim eze Juda mere, mụnwa bụ́ Jehova ekwuola ihe ga-eme ya. M sịrị, ‘E nweghị nwa ya ọ bụla ga-anọchi ya n’ocheeze Devid.+ Ozu ya ga-atọgbọ n’ala n’ehihie anwụ na-acha, tọgbọrọkwa n’abalị ezigbo oyi na-atụ.+