Jeremaya 38:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Onyenwe m eze, ihe a ndị a mere Jeremaya onye amụma jọgburu onwe ya. Ha tụbara ya n’olulu ka agụụ gụgbuo ya ebe ahụ, n’ihi na nri adịghịzi n’obodo a.”+
9 “Onyenwe m eze, ihe a ndị a mere Jeremaya onye amụma jọgburu onwe ya. Ha tụbara ya n’olulu ka agụụ gụgbuo ya ebe ahụ, n’ihi na nri adịghịzi n’obodo a.”+