-
Jeremaya 38:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Eze gwaziri Ibed-melek onye Etiopia, sị: “Kpọrọ mmadụ iri atọ ebe a, gaa kpọpụta Jeremaya onye amụma n’olulu ahụ ka ọ ghara ịnwụ ebe ahụ.”
-