Jeremaya 38:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ibed-melek wee kpọrọ ndị ahụ banye n’ụlọ* eze, ha agaa n’okpuru ebe a na-edowe akụ̀,+ chịrị nkịrịka ákwà na iberibe ákwà ndị kara nkà ebe ahụ ma kegide ha n’ụdọ sedatara ya Jeremaya n’olulu ahụ. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:11 Ụlọ Nche,5/1/2012, p. 31
11 Ibed-melek wee kpọrọ ndị ahụ banye n’ụlọ* eze, ha agaa n’okpuru ebe a na-edowe akụ̀,+ chịrị nkịrịka ákwà na iberibe ákwà ndị kara nkà ebe ahụ ma kegide ha n’ụdọ sedatara ya Jeremaya n’olulu ahụ.