Jeremaya 38:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Eze Zedekaya wee ṅụọrọ Jeremaya iyi na nzuzo, sị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye nyere anyị ndụ a anyị dị, na-aṅụ iyi na agaghị m egbu gị. Agaghịkwa m enyefe gị n’aka ndị a na-achọ igbu gị.”*
16 Eze Zedekaya wee ṅụọrọ Jeremaya iyi na nzuzo, sị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye nyere anyị ndụ a anyị dị, na-aṅụ iyi na agaghị m egbu gị. Agaghịkwa m enyefe gị n’aka ndị a na-achọ igbu gị.”*