Jeremaya 38:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma, ọ bụrụ na ị chịlirighị ndị ahụ eze Babịlọn mere ndị isi aka elu,* a ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia. Ha ga-agba ya ọkụ.+ Ị gaghịkwa agbapụ n’aka ha.’”+
18 Ma, ọ bụrụ na ị chịlirighị ndị ahụ eze Babịlọn mere ndị isi aka elu,* a ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia. Ha ga-agba ya ọkụ.+ Ị gaghịkwa agbapụ n’aka ha.’”+