Jeremaya 38:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma Jeremaya sịrị: “A gaghị enyefe gị n’aka ha. Biko, mee ihe a m na-agwa gị Jehova kwuru. I mee ya, ihe ga-agaziri gị. Ị* ga-adịrịkwa ndụ na-aga.
20 Ma Jeremaya sịrị: “A gaghị enyefe gị n’aka ha. Biko, mee ihe a m na-agwa gị Jehova kwuru. I mee ya, ihe ga-agaziri gị. Ị* ga-adịrịkwa ndụ na-aga.