Jeremaya 39:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 N’ọnwa iri n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Zedekaya bụ́ eze Juda, Nebukadneza* eze Babịlọn na ndị agha ya niile bịara Jeruselem ma nọchibido ya.+
39 N’ọnwa iri n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Zedekaya bụ́ eze Juda, Nebukadneza* eze Babịlọn na ndị agha ya niile bịara Jeruselem ma nọchibido ya.+