Jeremaya 39:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe Zedekaya eze Juda na ndị agha niile hụrụ ha, ha si ụzọ e si aga n’ubi eze gbaa ọsọ+ n’abalị. Ha si n’ọnụ ụzọ ámá a rụnyere n’agbata mgbidi abụọ gbapụ, tinye isi n’ụzọ gara Araba.+
4 Mgbe Zedekaya eze Juda na ndị agha niile hụrụ ha, ha si ụzọ e si aga n’ubi eze gbaa ọsọ+ n’abalị. Ha si n’ọnụ ụzọ ámá a rụnyere n’agbata mgbidi abụọ gbapụ, tinye isi n’ụzọ gara Araba.+