Jeremaya 39:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị agha Kaldia chụwara ha, chụkwutekwa Zedekaya n’ọzara Jeriko.+ Ha kpụụrụ ya kpụgara Nebukadneza* eze Babịlọn ebe ọ nọ na Ribla+ dị na Hemat.+ Ebe ahụ ka ọ nọ kpee ya ikpe.
5 Ndị agha Kaldia chụwara ha, chụkwutekwa Zedekaya n’ọzara Jeriko.+ Ha kpụụrụ ya kpụgara Nebukadneza* eze Babịlọn ebe ọ nọ na Ribla+ dị na Hemat.+ Ebe ahụ ka ọ nọ kpee ya ikpe.