Jeremaya 39:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Kaldia gbaziri ụlọ* eze na ụlọ ndị mmadụ ọkụ,+ kwatuokwa mgbidi Jeruselem.+