Jeremaya 39:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-anapụtarịrị gị. A gaghị egbu gị.*+ Ị* ga-adịrị ndụ na-aga, ya abụrụ ihe ị kwatara, n’ihi na ị tụkwasịrị m obi.’”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 39:18 Ụlọ Nche,5/1/2012, p. 31
18 “Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-anapụtarịrị gị. A gaghị egbu gị.*+ Ị* ga-adịrị ndụ na-aga, ya abụrụ ihe ị kwatara, n’ihi na ị tụkwasịrị m obi.’”+