Jeremaya 40:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Jehova gwara Jeremaya okwu mgbe Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ Jeremaya na Rema ka ọ lawa.+ N’oge ahụ, Jeremaya so ná ndị bi na Jeruselem nakwa na Juda a dọọrọ n’agha na-ala Babịlọn, a tụkwara ya ịga.
40 Jehova gwara Jeremaya okwu mgbe Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ Jeremaya na Rema ka ọ lawa.+ N’oge ahụ, Jeremaya so ná ndị bi na Jeruselem nakwa na Juda a dọọrọ n’agha na-ala Babịlọn, a tụkwara ya ịga.