Jeremaya 40:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha wee sị ya: “Ị̀ ma na Bealis, bụ́ eze ụmụ Amọn,+ zitere Ishmel nwa Netanaya ka o gbuo gị?”*+ Ma Gedalaya nwa Ahaịkam ekwetaghị ihe a ha kwuru.
14 Ha wee sị ya: “Ị̀ ma na Bealis, bụ́ eze ụmụ Amọn,+ zitere Ishmel nwa Netanaya ka o gbuo gị?”*+ Ma Gedalaya nwa Ahaịkam ekwetaghị ihe a ha kwuru.