Jeremaya 40:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma Gedalaya+ nwa Ahaịkam gwara Johenan nwa Kariya, sị: “Emela ihe a i kwuru. Ị na-aghagide Ishmel ụgha.”
16 Ma Gedalaya+ nwa Ahaịkam gwara Johenan nwa Kariya, sị: “Emela ihe a i kwuru. Ị na-aghagide Ishmel ụgha.”