-
Jeremaya 41:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ma, e nwere ụmụ nwoke iri n’ime ha ndị gwara Ishmel, sị: “Egbula anyị, n’ihi na e nwere ọka wit, ọka bali, mmanụ, na mmanụ aṅụ anyị zoro n’ọhịa.” N’ihi ihe a ha kwuru, o gbughị ha otú o gburu ụmụnne ha.
-