Jeremaya 41:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 ha kpọọrọ ụmụ nwoke niile nọ ebe ahụ gawa ịlụso Ishmel nwa Netanaya agha. Ha hụkwara ya n’ebe e nwere nnukwu mmiri* na Gibiọn.
12 ha kpọọrọ ụmụ nwoke niile nọ ebe ahụ gawa ịlụso Ishmel nwa Netanaya agha. Ha hụkwara ya n’ebe e nwere nnukwu mmiri* na Gibiọn.