Jeremaya 41:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 n’ihi na egwu tụwara ha maka ndị Kaldia, ebe ọ bụ na Ishmel nwa Netanaya gburu Gedalaya nwa Ahaịkam, onye eze Babịlọn mere onyeisi ala ahụ.+
18 n’ihi na egwu tụwara ha maka ndị Kaldia, ebe ọ bụ na Ishmel nwa Netanaya gburu Gedalaya nwa Ahaịkam, onye eze Babịlọn mere onyeisi ala ahụ.+