Jeremaya 42:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 gwa Jeremaya onye amụma, sị: “Biko, nụrụ arịrịọ anyị na-arịọ ka i kpee ekpere gwa Jehova bụ́ Chineke gị ka o nyere anyị niile fọrọnụ aka. N’ihi na ọ bụ naanị mmadụ ole na ole n’ime anyị fọrọ,+ otú i ji anya gị na-ahụ.
2 gwa Jeremaya onye amụma, sị: “Biko, nụrụ arịrịọ anyị na-arịọ ka i kpee ekpere gwa Jehova bụ́ Chineke gị ka o nyere anyị niile fọrọnụ aka. N’ihi na ọ bụ naanị mmadụ ole na ole n’ime anyị fọrọ,+ otú i ji anya gị na-ahụ.