-
Jeremaya 42:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ma, ihe Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru ọ̀ dị anyị mma ma ọ́ dịghị anyị mma, anyị ga-eme ya, ka ihe wee gaziere anyị n’ihi na anyị mere ihe Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru, onye anyị na-ezi gị ka ị gakwuru.”
-