Jeremaya 42:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 ma na-asị: “Mba, kama anyị ga-aga Ijipt biri,+ ebe anyị na-agaghị ahụ agha, ebe anyị na-agaghịkwa anụ ụda opi e ji akpọkọta ndị agha, ebe agụụ na-agaghịkwa agụ anyị, ebe ahụ ka anyị ga-ebi,”
14 ma na-asị: “Mba, kama anyị ga-aga Ijipt biri,+ ebe anyị na-agaghị ahụ agha, ebe anyị na-agaghịkwa anụ ụda opi e ji akpọkọta ndị agha, ebe agụụ na-agaghịkwa agụ anyị, ebe ahụ ka anyị ga-ebi,”