-
Jeremaya 42:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Mma agha, ụnwụ, na ọrịa na-efe efe ga-egbu ndị niile siri ọnwụ na ha ga-aga biri n’Ijipt. E nweghị onye n’ime ha ga-agbanahụ ọdachi m ga-eme ka ọ dakwasị ha. E nweghịkwa onye nke ọ na-agaghị egbu.”’
-