Jeremaya 42:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M na-agwakwa unu ihe Jehova bụ́ Chineke unu kwuru taa, ma unu agaghị ege ya ntị. Unu agaghịkwa eme ihe ọ bụla o ziri m ka m zie unu.+
21 M na-agwakwa unu ihe Jehova bụ́ Chineke unu kwuru taa, ma unu agaghị ege ya ntị. Unu agaghịkwa eme ihe ọ bụla o ziri m ka m zie unu.+