Jeremaya 43:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Azaraya nwa Hoshaya, Johenan+ nwa Kariya, na ụmụ nwoke niile onwe ha na-ebu isi sịrị Jeremaya: “Ọ bụ ụgha ka ị na-agha. Jehova bụ́ Chineke anyị agwaghị gị ka ị gwa anyị ka anyị ghara ịga biri n’Ijipt.
2 Azaraya nwa Hoshaya, Johenan+ nwa Kariya, na ụmụ nwoke niile onwe ha na-ebu isi sịrị Jeremaya: “Ọ bụ ụgha ka ị na-agha. Jehova bụ́ Chineke anyị agwaghị gị ka ị gwa anyị ka anyị ghara ịga biri n’Ijipt.