Jeremaya 43:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Kama ịnọrọ na Juda, Johenan nwa Kariya na ndị ọchịagha niile ahụ kpọọrọ ndị Juda niile fọdụrụ gbapụ. Ndị a ha kpọọrọ bụ ndị si ná mba niile a chụsasịrị ha lọta ka ha biri na Juda.+
5 Kama ịnọrọ na Juda, Johenan nwa Kariya na ndị ọchịagha niile ahụ kpọọrọ ndị Juda niile fọdụrụ gbapụ. Ndị a ha kpọọrọ bụ ndị si ná mba niile a chụsasịrị ha lọta ka ha biri na Juda.+