12 M ga-amụnye ụlọ dị iche iche a na-anọ efe chi ndị Ijipt ọkụ.+ Eze ahụ ga-agbakwa ụlọ ndị ahụ ọkụ ma buru chi ndị ahụ laa. Otú ahụ ọ na-adịrị onye ọzụzụ atụrụ mfe iyiri uwe mwụda ya, ka ọ ga-adịrị ya mfe imeri ndị Ijipt niile. Ọ ga-esikwa n’Ijipt laa n’udo.