Jeremaya 44:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M nọ na-ezitere unu ndị ohu m niile bụ́ ndị amụma. M nọ na-ezite ha ugboro ugboro,* na-asị: “Biko, unu akpala ụdị arụ a m kpọrọ asị.”+
4 M nọ na-ezitere unu ndị ohu m niile bụ́ ndị amụma. M nọ na-ezite ha ugboro ugboro,* na-asị: “Biko, unu akpala ụdị arụ a m kpọrọ asị.”+