7 “Ugbu a, Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘Gịnị mere unu ji na-akpatara onwe unu nnukwu ọdachi nke ga-eme ka a laa onye ọ bụla nọ na Juda n’iyi, ma nwoke ma nwaanyị ma nwatakịrị ma nwa na-aṅụ ara, nke na e nweghịzi onye ga-afọrọ unu?