Jeremaya 44:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Gịnị mere unu ji achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà n’Ijipt, bụ́ ebe unu gara biri, si otú ahụ na-akpasu m iwe? A ga-ala unu n’iyi. Mba niile dị n’ụwa ga na-eji unu eme ihe ọchị, jirikwa unu na-abụ mmadụ ọnụ.+
8 Gịnị mere unu ji achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà n’Ijipt, bụ́ ebe unu gara biri, si otú ahụ na-akpasu m iwe? A ga-ala unu n’iyi. Mba niile dị n’ụwa ga na-eji unu eme ihe ọchị, jirikwa unu na-abụ mmadụ ọnụ.+