Jeremaya 44:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ụmụ nwoke niile ndị ma na ndị nwunye ha na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà nakwa ụmụ nwaanyị niile a lụ alụ nọ ebe ahụ karịrị akarị. Ha na ndị niile bi n’Ijipt,+ ya bụ, na Patrọs,+ gwara Jeremaya, sị:
15 Ụmụ nwoke niile ndị ma na ndị nwunye ha na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà nakwa ụmụ nwaanyị niile a lụ alụ nọ ebe ahụ karịrị akarị. Ha na ndị niile bi n’Ijipt,+ ya bụ, na Patrọs,+ gwara Jeremaya, sị: