Jeremaya 44:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Jehova chetara àjà dị iche iche unu na nna nna unu hà, ndị eze unu, ndị isi unu, na ndị ala unu nọ n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem na-achụ.+ O chefughị ha.
21 “Jehova chetara àjà dị iche iche unu na nna nna unu hà, ndị eze unu, ndị isi unu, na ndị ala unu nọ n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem na-achụ.+ O chefughị ha.