Jeremaya 44:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọdachi a dakwasịrị unu taa n’ihi àjà ndị a unu chụrụ nakwa n’ihi otú unu si mehie Jehova, na-enupụrụ Jehova isi, ghara ịna-edebe iwu ya, gharakwa ịna-eso ntụziaka ya na ịna-eme ihe ndị ọ na-echetara unu.”+
23 Ọdachi a dakwasịrị unu taa n’ihi àjà ndị a unu chụrụ nakwa n’ihi otú unu si mehie Jehova, na-enupụrụ Jehova isi, ghara ịna-edebe iwu ya, gharakwa ịna-eso ntụziaka ya na ịna-eme ihe ndị ọ na-echetara unu.”+