26 “N’ihi ya, ndị Juda niile bi n’Ijipt, nụrụnụ ihe Jehova kwuru. Jehova kwuru, sị: ‘“M ji aha m dị ebube na-aṅụ iyi na e nweghị onye Juda ọ bụla+ ga-akpọ aha m ọzọ n’Ijipt niile ma ọ ṅụwa iyi, sị, ‘Eji m Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova dị ndụ, na-aṅụ iyi.’+