Jeremaya 44:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ugbu a, ekpebiela m ime ka ọdachi dakwasị ndị Juda niile fọdụrụ n’Ijipt, ọ bụghị imere ha ihe ọma.+ Mma agha na ụnwụ ga na-egbu ha, ruo mgbe ha nwụchara.+
27 Ugbu a, ekpebiela m ime ka ọdachi dakwasị ndị Juda niile fọdụrụ n’Ijipt, ọ bụghị imere ha ihe ọma.+ Mma agha na ụnwụ ga na-egbu ha, ruo mgbe ha nwụchara.+