Jeremaya 44:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Naanị mmadụ ole na ole n’ime ha ga-agbanahụ mma agha, si Ijipt laghachi Juda.+ Ndị Juda niile fọdụrụ, ndị gara biri n’Ijipt, ga-amata onye ihe o kwuru ga-emezu, ma ọ̀ bụ nke m kwuru ka ọ̀ bụ nke ha kwuru.”’”
28 Naanị mmadụ ole na ole n’ime ha ga-agbanahụ mma agha, si Ijipt laghachi Juda.+ Ndị Juda niile fọdụrụ, ndị gara biri n’Ijipt, ga-amata onye ihe o kwuru ga-emezu, ma ọ̀ bụ nke m kwuru ka ọ̀ bụ nke ha kwuru.”’”