Jeremaya 44:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jehova kwukwara, sị: “M ga-enyefe Fero Họfra, bụ́ eze Ijipt, n’aka ndị iro ya nakwa n’aka ndị na-achọ igbu ya,* otú ahụ m nyefere Zedekaya eze Juda n’aka Nebukadneza* eze Babịlọn, bụ́ onye iro ya na onye na-achọ igbu ya.”’”*+
30 Jehova kwukwara, sị: “M ga-enyefe Fero Họfra, bụ́ eze Ijipt, n’aka ndị iro ya nakwa n’aka ndị na-achọ igbu ya,* otú ahụ m nyefere Zedekaya eze Juda n’aka Nebukadneza* eze Babịlọn, bụ́ onye iro ya na onye na-achọ igbu ya.”’”*+