-
Jeremaya 45:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 ‘Ị sịrị: “Efuola m, n’ihi na e nwere ihe na-echegbu m, Jehova abịakwa mee ka m na-eru uju. Ike agwụla m n’ihi ude m na-asụ. Enweghịkwa m ebe m ga-ezu ike.”’
-